
COVIDEO-19 bụ ebumnuche nke ụmụ akwụkwọ na ndị na-alụ ọlụ n’ime ngalaba nke Johns Hopkins Bloomberg School of Public Health gbadoro ụkwụ na ịgbasa ozi sitere na sayensị gbasara COVID19 n'ọtụtụ asụsụ. Anyị chọrọ ime ka ọ dịrị gị na ndị ị hụrụ n'anya mfe, ka ịmụ otú ị ga-esi…